Hillia Kobblah
Hillia Kobblah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Julaị 1991 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Akan language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Hillia Kobblah (amụrụ na 7 na onwa asaa, na afọ 1991) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba n'etiti maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship na 2015 African Games ebe ọ gbara Cameroon. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka Faith Ladies na Ghana.[1]
Ihe odide
dezie- ↑ Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.