High Court of Lagos State

Ụlọikpe Kasị Elu nke Lagos Steeti bụ ụlọ ikpe kachasị elu na Lagos Steeti. O nwere ọtụtụ nkewa, gụnyere Igbosere, Lagos Island, Ikeja, Epe, Ajah, Badagry na mpaghara Ikorodu.[1]

Ụlọikpe Kasị Elu nke Lagos Steeti, Lagos Island

Ihe odide dezie

  1. Lagos pulls down Igbosere, Nigeria's oldest High Court, as rebuilding begins (en-GB). Tribune Online (2022-02-03). Retrieved on 2022-05-23.

Njikọ mpụga dezie