Henriette Ekwe Ebongo
Henriette Ekwe Ebongo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Henriette |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 1949 |
Ebe ọmụmụ | Ambam |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ |
ebe agụmakwụkwọ | University of Havana |
Ihe nrite | International Women of Courage Award |
Henriette Ekwe Ebongo (December 25, 1949) bụ ónyé nta akụkọ Cameroon, ónyé na-ebipụta akwụkwọ na ónyé ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1] E nyere ya onyinye International Women of Courage Award n'afọ 2011.[2][3]
Ebongo na-akwado nnwere onwé mgbasa ozi, nha nhata nwoke na nwanyị, ikike mmadụ, na ezi ọchịchị. Ọ na-arụsi ọrụ ike n'ọgụ megide ọchịchị aka ike na 1980s, na mkpọsa ugbu a megide nrụrụ aka gọọmentị, ịkpa ókè nwoke na nwanyị na mmebi ikike mmadụ. N'oge a, a tàrà ya ahụhụ, mekpọọ ya ọnụ, ma kpọga ya n'ụlọ ikpe ndị agha.[2][4]
Ọ bụ ónyé na-ebipụta akwụkwọ akụkọ Babela kwa izu ma bụrụkwa ónyé guzobere alaka Cameroon nke Transparency International, òtù na-emegide nrụrụ aka na-abụghị nke gọọmentị.[5]
Edensibia
dezie- ↑ Cameroun: Henriette Ebongo Ekwe, mourir plutôt que de trahir. Journal du Cameroun. Retrieved on 12 July 2018.
- ↑ 2.0 2.1 Ekwe Ebongo of Cameroon and nine others win International Women of Courage award. afripol.org (14 March 2011). Archived from the original on 4 May 2019. Retrieved on June 30, 2011.
- ↑ Secretary Clinton To Host the 2011 International Women of Courage Awards (2011-06-30). Retrieved on 2017-03-09.
- ↑ Embassy Transcripts | Embassy of the United States Bishkek, Kyrgyz Republic. bishkek.usembassy.gov (8 March 2011). Archived from the original on 6 October 2011. Retrieved on June 30, 2011.
- ↑ "Cameroonian Journo Wins International Women Of Courage Award", news.cameroon-today.com. Retrieved on June 30, 2011.