Helena Christina van de Pavord Smits
Helena Christina van de Pavord Smits
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kingdom of the Netherlands |
aha enyere | Helena |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Ọktoba 1867 |
Ebe ọmụmụ | Leiden |
Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Jenụwarị 1941 |
Ebe ọ nwụrụ | Leiden |
Ńnà | Frederik Salomon van de Pavord Smits |
ọrụ ọ na-arụ | botanical illustrator, onye ese, watercolorist, drawer |
Ebe ọrụ | Leiden |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1882 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1941 |
Ọrụ ama ama | Flora Batava, Netherlands |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Stadsarchief Rotterdam, Museum De Lakenhal, Koninklijke Bibliotheek, Naturalis Biodiversity Center |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Helena Christina van de Pavord Smits (1867-1941) bụ onye Dutch na-ese ihe osise. [1]
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Pavord Smits na 21 Ọktoba 1867 na Leiden, Netherlands . [2] [3] gara Academie van Beeldende Kunsten, Den Haag (Royal Academy of Art, The Hague. Ọ mụụrụ Jan Philip Koelman, Willem van der Nat [nl], Timotheus Wilhelmus Ouwerkerk [nl), na Mathilde Frederika Wilhelmina Tonnet . [1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ese ihe maka akwụkwọ akụkọ "Flora Batava" na Rijksherbarium te Leiden (National Herbarium of the Netherlands).
Pavord Smits nwụrụ na 27 Jenụwarị 1941, na Leiden . [2]
Ihe ngosi
dezie-
Tulipa linifolia Regel
-
Mushrooms n'ime Ọhịa
Ihe odide
dezie- ↑ H.C. van d Pavord Smits. Plant Illustrations. Retrieved on 28 September 2020.
- ↑ 2.0 2.1 Pavord Smits, Helena Christina van de. Biografisch Portaal. Retrieved on 28 September 2020. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Biografisch Portaal" defined multiple times with different content - ↑ Helena Christina van de Pavord Smits (nl). RKD. Retrieved on 28 September 2020.
Njikọ mpụga
dezie- Mgbasa ozi metụtaraHelena Christina van de Pavord Smitsna Wikimedia Commons