Sara Helena Åberg (amụrụ n'abalị iri na isii nke ọnwa Julaị afọ 1971) bụ onye bụbu onye na-egwu mmiri n'egwuregwu Olympic . Ọ gbara asọmpi n'afọ 1988 Summer Olympics, ebe ọ na-egwu mmiri nke mnwere onwe mita iri ise, kwụsị n'ọnụ ọgụgụ iri abụọ na atọ. Åberg nọchitekwara anya Sweden na asọmpi egwuregwu mba European - na-enweta mmeri ntu ọla ọcha na asọmpi mba ụwa, na-enweta nrite mmeri ntu ọla kọpa .[1] Na Helsingborgs Simsällskaps jubilie afọ otú narị n'afọ 2007, E nyere Åberg onyinye maka onye ogwu mmiri nke narị afọ. [1]

Helena Aberg year 2016

Åberg ebiela n'ihu ọha nwoke nwere mmasị nwoke ebe ọ bụ na njedebe nke afọ 1980 gasi. Ọ ga-alaghachi na kọbọd maka oge ọ na-agụ akwụkwọ na mahadum dị na Georgia, ebe ọ chere na "a naghị ekwe ka mmadụ bụrụ nwoke nwere mmasị nwoke" n'oge ahụ. [2]

Åberg bụ nwanne nne nke onye ogwu mmiri ndị ntorobịa Olympics nke mba Sweden Gustav Åberg Lejdström .

Hụkwa

dezie
  • Helsingborgs SS
  • Ndepụta nke ndị Mahadum Georgia

Edensibia

dezie
  1. 1.0 1.1 Andersson. Helena Åberg århundradets HS-are. www.hd.se.
  2. Brattgård (12 October 2017). Simmaren en av de första att "komma ut" i Sverige (sv). SVT Sport. Retrieved on 2017-10-30.