Helen Prest-Ajayi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Helen |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Ọktoba 1960 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, onye asọmpi ịma mma |
ebe agụmakwụkwọ | King's College London, Obafemi Awolowo University, International School Ibadan |
Helen Prest-Ajayi, nke bụbu Prest-Davies, ( née Prest, a mụrụ 17 Septemba 1959)[1] bụ onye ọka iwu Naịjirịa, onye edemede ma bụbu onye meriri okpueze na asọmpi nwanyị mara mma.[2][3] Helen toro na England. Ọ gara International School Ibadan ma nweta asambodo A-Levels na Mahadum Obafemi Awolowo.[4] Mgbe e nyechara ya okpueze Miss Nigeria mgbe ọ dị afọ 19 na 1979, ọ nọchitere anya Naijiria na asọmpi Miss World ma kwalite agụmakwụkwọ ya na King's College London, nweta LLM. Ọ na-arụsi ọrụ ike dị ka onye na-ede akụkọ na 1990s. Ugbu a ọ bụ onye isi nke Media Business Company.[5] Ọ bụ nwa nwa nke onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ Arthur Prest na ada nke onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ Chief Michael Godwin Prest. Ọ mụrụ ụmụ nwanyị atọ. Ọ lụrụ di ya mbu, onye ọchụnta ego; Jimmy Davies, mgbe alụm di na nwunye ahụ mechara, o ya lụọ Dr Tosin Ajayi.
Ebe m si dee
dezie- ↑ Helen Prest Ajayi hosts a grand soiree as she celebrates her 50th birthday (24 October 2009). Retrieved on 27 July 2014.
- ↑ Josfyn Uba. "METAMORPHOSIS OF BEAUTY QUEENS", NBF News, 22 January 2011. Retrieved on 27 July 2014.
- ↑ Helen Prest Ajayi: Giving back to Society through education. Archived from the original on 5 August 2014. Retrieved on 1 June 2014.
- ↑ How I Have Continued To Look GLAM At 58 • Beauty Queen, Helen Prest-Ajayi (April 16, 2018).
- ↑ "Simplicity is style", 5 January 2014. Retrieved on 1 June 2014.