Hayet Omri
Hayet Omri
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tunisia |
aha enyere | Hayet |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Disemba 1981 |
Ebe ọmụmụ | Regueb |
ọrụ ọ na-arụ | researcher, inventor, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Assembly of the Representatives of the People |
ebe agụmakwụkwọ | National Institute of Applied Science and Technology |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Ennahda Movement |
Hayet Omri (amụrụ na Disemba 13, 1981, na Regueb) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-emepụta ihe na Tunisia. Onye bụbu onye otu Ennahda, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya ndị mmadụ na ntuli aka ndị omeiwu Tunisia nke afọ puku abụọ na iri na anọ maka Gọọmenti Sidi Bouzid.[1][2][3][4][5]
Ebenside
dezie- ↑ "L'inventrice et député Hayet Omri 1ère Présidente d'honneur arabe de la FFI | Tekiano :: TeK'n'Kult". Retrieved on 9 May 2022. (in fr-FR)
- ↑ "L'universitaire Hayet Omri remporte la médaille d'or des olympiades des jeunes inventeurs 2013 | Tekiano :: TeK'n'Kult". Retrieved on 9 May 2022. (in fr-FR)
- ↑ "The engineer Hayet Omri", engineer.tn, February 9, 2017. Retrieved on 9 May 2022. (in ar)
- ↑ "Hayet Omri obtient le prix du meilleur ingénieur arabe de l'année 2016", African Manager, 30 March 2016. Retrieved on 9 May 2022. (in fr-FR)
- ↑ "La député et ingénieure tunisienne Hayet Omri parmi les 6 femmes les plus influentes au monde arabe | Tekiano :: TeK'n'Kult". Retrieved on 9 May 2022. (in fr-FR)