Hadiza Mailafia
Onye ndoro ndoro ochichi Naijiria
Hadiza Mailafia
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Hadiza |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, civil servant |
Ọkwá o ji | Minister of Environment |
Hadiza Mailafia bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria . [1] [2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye minista na-ahụ maka gburugburu ebe obibi site na Julaị 2011 ruo Septemba 2013. [3] [4]
Edensibia
dezie- ↑ Hadiza Mailafia, Minister of Environment. The Nation (2013-01-06). Retrieved on 2021-08-28.
- ↑ Bagega Village in Zamfara now safe for habitation --- Minister. Premium Times (2013-04-29). Retrieved on 2021-08-28.
- ↑ Jonathan sacks nine Ministers. The Nation (2013-09-11). Retrieved on 2021-08-28.
- ↑ President Jonathan Sacks Nine Ministers,Appoints Overseers. Channels Television. Retrieved on 2021-08-28.