Ama Egwuregwu Hadejia bụ ámá egwuregwu eji eme imirikiti egwuregwu na Hadejia, Jigawa State, Nigeria . [1] E eji ya ugbu agba egwuregwu bọọlụ, ọ bụkwa ama egwuregwu nnọ n'ụlọ nke Jigawa Golden Stars FC . Ama egwuregwu a na abatacha puku mmadụ iri na ise. [1]

Nrụtụaka dezie

  1. 1.0 1.1 Stadiums in Nigeria. World Stadiums. Archived from the original on 2016-04-18. Retrieved on 2008-06-17.

Njikọ mpụga dezie