Habibah Ruth Garba
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | ndị agha |
Habibah Ruth Garba bụ Air Commodore na ndị agha elu na Naijiria. Ọ bụ nwanyị mbụ e buliri n'ọkwa Air Commodore na ndị agha elu na Naijiria. O ritere onyinye Karis n'afọ 2013 na onyinye Female Achievers nke nzukọ ụmụ nwanyị nọ na njikwa, azụmahịa na ọrụ ọha (a n'akpọ WIMBIZ na mkpọchi okwu bekee) emere n'afọ 2018 na Naijiria.
Ọrụ
dezieHabibah Ruth Garba bụ Air Commodore na otu ndi agha elu na Naijiria. Ọ bụ nwanyị mbụ e buliri n'ọkwa Air Commodore na ndi agha elu Naijiria. Ọ bụ onye mmeri nke 2013 Karis Award. Nke a bụ onyinye kwa afọ nke ụlọ ụka a na akpọ Household of God dị na Naijiria. Ihe nrite ahụ bụ akụkụ nke mmemme GRACE kwa afọ nke ụka malitere n'afọ 1990.[1][2][3] O yikwara onyinye Female Achievers na nzukọ ụmụ nwanyị dị na njikwa, azụmahịa na ọrụ ọha (WIMBIZ) e mere n'afọ 2018. E guzobere nzukọ ahụ iji mejuputa mmemme ndị na-akpalite, na-enye ike ma na-akwalite nnọchiteanya nke ụmụ nwanyị na ngalaba ọha na eze na nke onwe.[4]
Hụkwa
dezie- Onye na-eme ihe ike Abubakar Sadique Abubakar
Ebemsidee
dezie- ↑ Adadevoh's Karis: Worthy honour for an amazon (December 11, 2015).
- ↑ Simon Echewofun Sunday (6 December 2013). Nigeria: First Female Air Force General Wins 2013 Karis Award. Daily Trust.
- ↑ Bling Pastor: Chris Okotie shows off at Karis awards. P.M. News (December 10, 2013).
- ↑ Highlights of the WIMBIZ Annual Conference 2018 (21 November 2018).