Gwer East
Okpụrụ ọchịchị ime obodo dị na Benue Steetị, Naịjirịa
Gwer East bụ mpaghara gọọmentị ime obodo nke dị na Benue Steeti, Nigeria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Aliade.
O nwere mpaghara nke 2,294 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 163,647 dika ọnụ ọgụgụ afọ 2006 sị dị.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 971.[1]
Gọọmentị Obodo nwere mpaghara atọ; Yonov, Njiriv na Ngyohov. O nwere ngalaba iri na asaa nke Council. Ọ na-ekerịta ókèala ya na mpaghara gọọmentị ime obodo asaa ndị ọzọ.
Ebensidee
dezie- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.