Greta Adami
Greta Adami
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Italy |
aha enyere | Greta |
aha ezinụlọ ya | Adami |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Julaị 1992 |
Ebe ọmụmụ | Viareggio |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | Pisa Calcio Femminile, A.C.F. Firenze |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Greta Adami (amụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Julaị n'afọ 1992) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba n'etiti nye otu egwuregwu AC Milan ma gosipụta na otu ụmụ nwanyị nke mba Ịtali.
Ọrụ
dezieEmeela Adami ka ọ bụrụ onye otu mba Ịtali, ma gosipụtakwa n'otu ahụ n'oge 2019 FIFA Women's World Cup qualifying cycle.[1]
Edensibia
dezie- ↑ Women World Cup Qualifiers Europe 2017/2018 » Teams (Italy). WorldFootball.net. Retrieved on 29 August 2019.
Njikọ mpụga
dezie- Greta Adami – UEFA competition record (archive)
- Greta Adami at WorldFootball.net
- Greta Adami at Soccerway