Godwin Ezeemo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1954 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
Godwin Chukwunaenye Ezeemo // (na-ege ntị) (amụrụ n'afọ Otu puku na narị itoolu na iri ise na anọ ) bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onyeisi oche nke The Orient Group nke ụlọ ọrụ na onye otu Progressive Peoples Alliance.[1][2]
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Ezeemo na Umuchu, n'ime agbụrụ Igbo, n'afọ Otu puku na narị itoolu na iri ise na anọ. Ọ gara St Peter's Secondary School na Achina, bu kilomita iri na ise site n'ụlọ ya ma ojiri ukwu aga ya kwa ụbọchị.[1] O nwetara OND na HND na Marketing na Federal Polytechnic, Ilaro.[3]
Mgbe ọ hapụsịrị mahadum, Ezeemo debanyere aha ụlọ ọrụ nke ya, nke toro n'ime Orient Group, nke gụnyere Orient Export Ltd; Sokka International; Orient Feeds Mill and Farms Ltd; Orient Magazines, Newspaper and Communication Ltd; Orient Global Waterwell Limited; Union Haulage Ltd; Orient Mega FM; na Multipurpose Computer Centre.[3][4]
Ọbu onye Kraịst na-anụ ọkụ n'obi, Ezeemo haziri mmemme n'ógbè ya iji kwalite Iso Ụzọ Kraịst ma ịjụ okpukpe ndị obodo.[5] O guzobekwara Charity (Ezeemo) Trust maka ndị onwero ka ọ ghaha..[4]
Ihe nlereanya
dezie- ↑ 1.0 1.1 Kumolu (2017-06-07). Trekking 15 km daily to acquire education brought me this far. Vanguard. Vanguard Media Limited. Retrieved on 2017-06-21.
- ↑ Anambra 2017: I will give the people the best — Ezeemo. Vanguard. Vanguard Media Limited (2017-05-19). Retrieved on 2017-06-21.
- ↑ 4.0 4.1 Thinking home: The Godwin Ezeemo example. Businessdayonline.com. Archived from the original on 2023-05-08. Retrieved on 2017-06-21.
- ↑ Uche Atuma. New dawn at Umuchu. Sunnewsonline.com. Retrieved on 2017-06-21.