Gizenga

aha ezinụlọ

Gizenga bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Antoine Gizenga (1925-2019) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Congo
  • Dorothée Gizenga (19612022), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Congo
  • Lugi Gizenga (1965), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Congo