Girma Wolde-Hana
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Julaị 1952 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na1980 Summer Olympics Dezie

 

Girma Wolde-Hana (amụrụ 26 Julaị 1952) bụ onye ọgba ọsọ etiti Etiopia . Ọ gbara asọmpi n'ọsọ steeplechase 3000 nke ụmụ nwoke na 1980 Summer Olympics .

Edensibia dezie