Gil Semedo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Cape Verde |
aha enyere | Gil |
aha ezinụlọ ya | Semedo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Ọktoba 1974 |
Ebe ọmụmụ | Santa Catarina |
ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, onye na-abụ abụ |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1991 |
ngwa egwu | olu egwụ |
webụsaịtị | http://www.gilsemedo.com/ |
TGil Semedo Moreira (amụrụ n'Oktoba 25, na afọ 1974), nke a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Gil Semedo, bụ onye na-edekọ egwu na Cape Verde, onye na-ede egwu, onye ọchụnta ego, na onye na-emepụta ihe ndekọ. Ọ ghọrọ onye a ma ama na afọ 1991 mgbe a tọhapụrụ "Menina", egwu mbụ sitere na abọm izizi ya nke nwere otu aha ahụ. Gil bụ otu n'ime ndị ama ama kachasị ike n'Afrịka na-asụ Portuguese, ebe ọ rere ihe karịrị otu nde ndekọ ma mepụta ụdị egwu nke ya (ngwakọta nke ụdị egwu ọdịnala Cape Verdean dị ka Coladeira, Funana na Batuko agwakọta ya na zouk, pop na R&B).
Oge ọ malitere
dezieA mụrụ Semedo na Santiago, Cape Verde, mgbe ọ dị afọ isii ọ kwagara Netherlands, ebe ọ ka bi. O nwetara ọganihu ya na afo 1990 mgbe ọ ruru na ngwụcha na ihe ngosi Dutch talent TV Sound Mix Show mgbe ọ dị afọ iri na ise. Ọ ga-aga n'ihu wepụta egwu mbụ ya n'afọ sochirinụ, n'afọ 1991.