Gibson Butukondolo

bụ onye na-ede egwú, onye na-agụ ụda na onye na-eme ihe nkiri na otu Quartier Latin International.
Gibson Butukondolo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịDemocratic Republic of the Congo Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu, onye na-abụ abụ Dezie

Jipson Butukondolo bụ onye na-ede egwu, onye na-agụ egwú, na onye na-eme ihe ntụrụndụ n'òtù Quartier Latin International . Ìgwè ahụ sitere na Democratic Republic of the Congo ma onye egwu Congo bụ Koffi Olomide guzobere ya ma duzie ya. site na AFỌ 1998 ruo na AFỌ 2008[1]

Nchịkọta dezie

Ụfọdụ n'ime ihe ndị Butukondolo sonyere na ya, n'ọrụ dị mkpa, gụnyere Ba Lobiens na Biblia.

Hụkwa dezie

Ihe odide dezie

  1. PAA (2002). Kofi Olomide Biography. Pan African Allstars (PAA). Archived from the original on 3 January 2018. Retrieved on 17 April 2016.