Ghyslaine Nke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereGhyslaine, Salomé Dezie
aha ezinụlọ yaNoah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Jụn 1989 Dezie
Ebe ọmụmụYaoundé Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuMalabo Kings FC Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Ghyslaine Salomé Nke Noah (onye amụrụ n'abalị̀ asatọ nke ọnwa June n'afọ 1989), nke a maara dị ka Salomé Nke, bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu egwuregwu Malabo Kings, ebe ọ na-eje ozi dị ka onyeisi nke otu egwuregwu boolụ ahụ. A mụrụ ya ma zụlite ya na Cameroon, ọ bụ nwa amaala Equatorial Guinea ma na-agba egwuregwu bọọlụ nye otu ụmụ nwanyị nke mba ahụ.[1]

Ọrụ mba ụwa dezie

Nke sonyeere n'òtù ahụ na 2012 African Women's Championship .[2]

Ihe mmepụta ya na mba ụwa dezie

Akara nweta edepụtara nke mmepụta ya nke Equatorial Guinea bịara dị ka nke mbụ

Mba. Ụbọchị Ebe a na-anọ Onye mmegide Ihe ndị a tụrụ Nsonaazụ Ịsọ mpi
1
9 June 2018 Malabo Stadium, Malabo, Equatorial Guinea  Kenya
2–0
2–0
2018 Africa Women Cup of Nations iru eru

Nsọpụrụ na onyinye dezie

Klọb dezie

Estrellas de E'Waiso Ipola
  • Liga Nacional de Fútbol Femenino: 2018
Equatorial Guinea
  • Iko Mba Afrịka Ụmụ nwanyị: 2008, 2012

Edensibia dezie

  1. Sapa Buele. Entrevista con salomé Nké Noha, jugadora de Malabo Kung (es). La Gaceta de Guinea. Retrieved on 20 December 2020.
  2. List of players of the 8th African Women Championship, EQUATORIAL GUINEA 2012. cafonline.com (2012). Archived from the original on 22 February 2013. Retrieved on 28 October 2016.

Njikọ mpụga dezie

  • Salomé Nke – FIFA competition record (archived)
  • Ghyslaine Nke on Instagram