Ghada Jamal (artist)
Ghada Jamal (artist)
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Ghada |
aha ezinụlọ ya | Jamal |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1955 |
ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
onye were ọrụ | University of Notre Dame |
ebe agụmakwụkwọ | California State University, Long Beach, Lebanese American University |
Ghada Jamal (amụrụ n'afọ 1955) bụ onye na-ese ihe na Beirut, Lebanon. Jamal gụrụ Fine Arts na LAU Lebanese American University tupu ọ kwaga California iji nweta Masters na California Steeti mahadum na Long Beach.
Ghada Jamal bi ugbu a, na-ese ihe, ma na-akụzi na Mahadum Notre Dame na Mahaduma America nke Beirut na Lebanọn. E gosipụtara ihe osise Jamal, dị ka akụkụ nke ihe ngosi Solo na Group, gburugburu ụwa. A na-egosi ihe osise ya ugbu a na mba United States, England, France, Jordan, na Lebanon.[1]
Edensibia
dezie- ↑ CLARA. Clara.nmwa.org (1955-02-15). Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2016-05-12.