George Mpambi Dagmanyi
George Mpambi Dagmanyi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye otu Nzukọ Ndị Omeiwu nke Abụọ nke Republic nke Anọ na-anọchite anya Bimbilla Constituency na Northern Region nke Ghana.[1][2]
George Mpambi Dagmanyi | |
---|---|
Member of parliament for Bimbila Constituency | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
President | John Jerry Rawlings |
Personal details | |
Born | Bimbila, Northern Region, Ghana |
Nationality | Ghanaian |
Political party | People's National Convention |
Occupation | Politician |
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | George |
Ebe ọmụmụ | Bambilla |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the 2nd Parliament of the 4th Republic of Ghana |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's National Convention |
Oge ọ malitere
dezieA mụrụ ya na Bimbilla na mpaghara ugwu nke Ghana.[1]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieA họpụtara ya na mbụ n'ime ụlọ omebe iwu na tiketi nke People's National Convention maka Bimbilla Constituency na Northern Region nke Ghana na ntuli aka nke December 1996.[3] O nwetara vootu 13,796 n'ime vootu 31,169 ziri ezi nke na-anọchite anya 32.10% karịa Aliu Aduna Mahama nke Convention People's Party onye nwetara vootu 9,467 na-anọchi anya 22.10%, Mohammed Ibn Chambas nke National Democratic Congress onye nwetara voolu 7,488 na-anọchitere 17.40% na Justice K. Grundow nke National Congress Party onye nwetara votu 418 na-anọci anya 1.00%.[4]
Mohamed Ibn Chambas nke National Democratic Congress meriri ya na 2000 General Elections.[5]
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Book title: Ghana Parliamentary Register 1992–1996 Publisher: Ghana Publishing Corporation Date: 1993 Page: 255
- ↑ Northern Region. www.ghanareview.com. Retrieved on 14 October 2020.
- ↑ FM. Election 1996 – Northern Region Skirts & Blouse Constituencies. Ghana Elections – Peace FM. Retrieved on 14 October 2020.
- ↑ FM. Ghana Election 1996 Results – Bimbilla Constituency. Ghana Elections – Peace FM. Retrieved on 14 October 2020.
- ↑ FM. Ghana Election 2000 Results – Bimbilla Constituency. Ghana Elections – Peace FM. Retrieved on 14 October 2020.