Geoff Gardner
Geoff Gardner
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ostraliya |
Aha enyere | Geoffrey |
aha ezinụlọ ya | Gardner |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1960 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Geoffrey Robert Gardner (amụrụ n'afọ 1961) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si n'ókèala Mba Australia nke Norfolk Island .
Agwaetiti Norfolk dezie
Gardner bụ onye isi minista nke Norfolk Island site na 5 Disemba afọ 2001 ruo 2 June afọ 2006. Ọ bụ David Buffett nọchiri ya n'ọkwa ahụ. A họpụtara Gardner ka ọ bụrụ onye isi oche nke Nzukọ Ndị Ome Iwu Norfolk n'afọ 2006, ọ na-eje ozi ruo n'afọ 2007.
Egwuregwu dezie
Gardner bụ osote onye isi oche nke World Athletics, nke bụbu International Association of Athletics Federations ma ruo na ọnwa Septemba afọ 2019 bụ onye isi oche otu Oceania Athletics kemgbe afọ 2007.
Hụkwa dezie
- ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Norfolk Island