Gbagọrọ agbagọ: mgbakọ na mwepụ gbagọrọ agwagọ nke Greenhouse Denial

Twisted: The Distorted Mathematics of Greenhouse Denial bụ akwụkwọ afọ 2007 nkè Ian G. Enting, ónyé bụ Prọfesọ Research Fellow na ARC Centre of Excellence for Mathematics and Statistics of Complex Systems (MASCOS) nké dị na Mahadum Melbourne. Akwụkwọ ahụ na-enyocha arụmụka nke ndị na-agọnahụ mgbanwe ihu igwe na ojiji na ngosi nkè ọnụ ọgụgụ. Enting na-ekwu na enwere mgbagha na arụmụka ha dị íchè íchè. Ónyé édémédé ahụ na-egosikwa ngụkọta nke ọnụọgụ ikuku nke a ga-achọ iji mee ka CO2 kwụsie ike. Nke a bụ mmelite nke ngụkọta nke o nyère áká na akụkọ IPCC tupu Kyoto na Radiative Forcing of Climate.

Twisted: The Distorted Mathematics of Greenhouse Denial
Author Ian G. Enting
Publisher Ian G. Enting
Publication date
2007
ISBN 978-0-646-48012-1

Hụkwa dezie

  • Mgbanwe ihu igwe
  • Mmetụta okpomọkụ
  • Mmetụta radiative

Edensibia dezie