Galefele Moroko
Galefele Moroko
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Botswana |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Eprel 1997 |
Ebe ọmụmụ | Maun |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Tswana language |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
so na | 2018 Commonwealth Games |
Galefele Moroko (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1997) bụ onye na-agba ọsọ na Botswana.[1] O sonyere na asọmpi 4 × 400 mita nke ụmụ nwanyị na 2017 World Championships in Athletics .[2] O ruru eru ịnọchite anya Botswana na 2020 Summer Olympics.[3]
Ihe odide
dezie- ↑ Galefele Moroko. IAAF. Retrieved on 13 August 2017.
- ↑ 4 × 400 metres Women. IAAF. Retrieved on 13 August 2017.
- ↑ KOLANTSHO. The Monitor :: Boxer Mohammed qualifies for Olympics. The Monitor. Retrieved on 2021-04-08.