Gado Nasko
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1941 Dezie
Ebe ọmụmụMagama Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of the Federal Capital Territory, Governor of Sokoto State Dezie

Muhammad Gado Nasko (amụrụ nfọ 1941) bụ gọvanọ ndị agha nke Sokoto Steeti, Naịjirịa netiti afọ 1978 na 1979.[1]

Oge ọ malitere dezie

Nasko lara ezumike nká nọrụ agha na 1993 mgbe Abacha weghaara Sonekan. Ọ bụ onye Lt. General noge ahụ ma laa ezumike nká nobodo ya Home na Nasko Niger steeti naeji nwayọ na ndụ ọhụrụ ya dị ka onye ọrụ ugbo na onye isi obodo. Onye isi ala Olusegun Obasanjo nyere ya ihe nrite nsọpụrụ mba nke Commander of the Order of the Niger (CON) ma kweta ya dị ka otu nime ndị ikom steeti a naakwanyere ùgwù na Naijiria. Gado Nasko Barracks, ugbu a Lungi Barracks, na isi obodo Abuja, ka akpọrọ aha ya. Ọ lụrụ ụmụ nwanyị abụọ Fatima na Rakiya nwere ụmụ 9 ya bụ: Umar, Hamza, Ibrahim, Abdulazeez, Abubakar, Aminu, Fatima, Zainab, na Maryam.

Usoro iheomume dezie

  • Ụlọ Akwụkwọ Ọzụzụ Ndị Agha Naịjirịa: 1962-1963
  • Ụlọ akwụkwọ Artillery, Larkill: 1963-1964
  • Onye isi ọrụ, Corps of Artillery: July 1964
  • Onye isi nke ụlọ akwụkwọ artillery: 1969-1975
  • Onye isi nke 2nd Artillery Brigade: 1975-1976
  • Odeakwụkwọ ndị agha]: 1976-1978
  • Gọvanọ ndị agha Sokoto Steeti: 1978-1979
  • Commandant 1st Divisional Artillery: 1979-1980
  • Commandant Corps of Artillery: 1980-1985
  • Minista nke Azụmaahịa, Ọrụ Ugbo na Mmiri: 1985-1989
  • Minista maka isi obodo gọọmentị etiti, Abuja: 1989-1993

Ihe edeturu dezie

  1. "Sokoto State's measure to control preachers," British Broadcasting Corporation, February 15, 1979

Ihe odide dezie