Gabuza bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Abel Gabuza (19552021), onye ụkọchukwu Roman Katọlik nke South Africa
  • Joel Gabuza, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe
  • Thamsanqa Gabuza (amụrụ n'afọ 1987), onye bọọlụ South Africa