Gabrielle Onguéné

Onye egwuregwu bọọlụ Cameroon
Gabrielle Onguéné
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
obodo maka egwuregwuKameroon Dezie
aha enyereGabrielle Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya25 Febụwarị 1989 Dezie
Ebe ọmụmụDouala Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuCanon Yaoundé, Cameroon women's national association football team, WFC Rossiyanka, Cameroon women's national association football team, CSKA Moscow Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
nọmba egwuregwu57 Dezie
so na2012 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup Dezie

 

Gabrielle Aboudi Onguéné (onye amụrụ n'abalị̀ iri abụọ na ise nke onwa Febụwarị afọ 1989) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agbara otu CSKA Moscow bọọlụ ugbu a na Russian Championship na otu mba Cameroon.[1] Ọ na agba boolụ nye Rossiyanka n'oge gara aga.[2]

Oge ọ malitere

dezie

A mụrụ ya na Douala, Aboudi Onguéné ọ malitere iso ụmụ nwoke nọ n'ógbè ya na-agba bọọlụ mgbe ọ bụ nwata.[3][2] A hụrụ ya ma tibanye ya ka ọ gbaa bọọlụ nye klọb ụmụ nwanyị, bu Ngondi Nkam Yabassi.[4][5] Mgbe ọ na-agba boolụ na asọmpi maka klọb ahụ, Canon Yaoundé hụrụ ya wee malite isonye otu ahụ agba egwuregwu nye otu ahụ n'afọ 2005.[4]

Ọrụ ịgba boolụ

dezie

Klọb

dezie

Loves Minproff nke wolf Minproff nke Yaoundé, 2009-12

dezie

Aboudi Onguéné gbara bọọlụ nye Louves Minproff na Cameroonian league nke ogo kachasị elu ma nyere ndị otu ahụ aka imeri asọmpi mba na afo 2009, 2010, na 2011.[5]

Rọshịa, 2015-16

dezie

Aboudi Onguéné bịanyere aka na Rossiyanka na asọmpi kachasị elu nke Russia maka oge afọ 2015. Goolu isii ọ gbara n'egwuregwu iri bụ nke atọ na league ma nyere ndị otu ahụ aka írute n'ọnọdụ nke abụọ.[1] N'oge afọ 2016, ọ nyere goolu isii n'egwuregwu iri na atọ nke nyeere ndị otu ahụ aka ịmecha nke mbụ na league na ndekọ iri na otu.[1]

CSKA Moscow, 2017

dezie

Aboudi Onguéné bịanyere aka na CSKA Moscow tupu agbata nke afọ 2017. Goolu iteghete ya n'egwuregwu iteghete ya bụ nke abụọ kachasị elu na league.[6] Ndị otu ahụ mechiri n'ọnọdụ nke anọ na ndekọ iteghete-ano-otu.[1] N'oge afọ 2018, ọ gbara goolu atọ n'egwuregwu ngosi iri na atọ.[1] Aboudi Onguéné nyere goolu mbụ ya n'afọ 2019 megide otu egwuregwu Zvezda Perm n'abali iteghete nke ọnwa Mee nyere ndị otu ahụ aka imeri inweta mmeri atọ na asataghị̀ otu.[7]

Nke Mba ụwa

dezie

Aboudi Onguéné nọchitere anya Cameroon na otu egwuregwu mba Cameroon kemgbe afọ 2008 mgbe enyochara ya mgbe ọ dị afọ iri na ise.[8] N'afọ 2011, o nyeere ndị otu ahụ aka inweta ọla edo na All-Africa Games na Mozambique. N'oge ọkara ikpeazụ megide South Africa, ọ nyere goolu mmeri egwuregwu.[9]

 
Aboudi Onguene, Disemba 2016

Aboudi Onguéné sonyere na 2012 London Olympics ma nye naanị otu goolu otu ahụ asọmpi ahụ. Na 2015 FIFA Women's World Cup na Canada, ọ nyere goolu na nweta mmeri nke otu ahụ meriri Switzerland ma akpọrọ ya Player of the Match.[10] A họpụtara ya dịka onye egwuregwu kachasị mma na 2016 Africa Women Cup of Nations .[11]

As of 2018 N'afọ 2018,emere nhoputa nke Aboudi Onguéné dikaAfrican Women's Footballer of the Yearnke ugboro anọ ya .[8][12]

Na 2019 FIFA Women's World Cup na France, Aboudi Onguéné nyere goolu ngafe megide Netherlands n'oge egwuregwu nke abụọ nke otu ahụ.[13]

Nsọpụrụ

dezie
Nke onwe onye
  • IFFHS CAF Women Team nke Afọ Iri 2011 2020[14]

Edensibia

dezie
  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Profile at soccerway
  2. 2.0 2.1 Hilton Ndukong (17 November 2016). Cameroon: Gabrielle Aboudi Onguéné – From Men's To Women's Football. All Africa. Retrieved on 15 June 2019.
  3. Aboudi Onguene, the epitome of dribbles (fr-FR). Fédération Camerounaise de Football (2019-06-08). Archived from the original on 2019-07-05. Retrieved on 2019-06-15.
  4. 4.0 4.1 FIFA.com. FIFA Women's World Cup France 2019™ - News - Onguene: There's no room for error - FIFA.com (en-GB). www.fifa.com. Retrieved on 2019-06-15.
  5. 5.0 5.1 Minkoo (2018-06-12). La saga Aboudi Onguéné continue de s'écrire (fr-FR). ICI Cameroun. Archived from the original on 2019-07-05. Retrieved on 2019-06-15.
  6. Summary – Supreme Division Women – Russia – Results, fixtures, tables and news – Women Soccerway. www.women.soccerway.com. Retrieved on 2019-06-15.
  7. Correspondent. Aboudi Onguene scores first goal of the season as CSKA Moscow pip Zvezda Perm | Goal.com (en). www.goal.com. Retrieved on 2019-06-15.
  8. 8.0 8.1 Correspondent. Cameroon's Gabrielle Onguene: Why I quit school to focus on football | Goal.com (en). www.goal.com. Retrieved on 2019-06-15.
  9. Cameroon humble Banyana (en). News24 (2011-09-13). Retrieved on 2019-06-15.
  10. Reuters. "Cameroon edge Switzerland to reach knockout phase of Women's World Cup", The Guardian, 2015-06-16. Retrieved on 2019-06-15. (in en-GB)
  11. - CrTV. crtv.cm. Archived from the original on 2016-12-30. Retrieved on 2016-12-29.
  12. Here are all the winners of the 2017 CAF Awards (en-US). SAFA (2018-01-06). Retrieved on 2019-06-15.
  13. LIVE Netherlands (W) – Cameroon (W) – Women's World Cup – 15 June 2019. Eurosport Australia (2019-06-15). Retrieved on 2019-06-15.
  14. IFFHS WOMAN TEAM - CAF - OF THE DECADE 2011-2020. IFFHS (28 January 2021).

Njikọ mpụga

dezie
  • Gabrielle Onguéné – FIFA competition record (archived)
  • Profaịlụ onye egwuregwu na Olympic Games
  • Gabrielle Onguéné at Soccerway