Gabriel Ellison
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zambia |
aha enyere | Gabriel |
aha ezinụlọ ya | Ellison |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Septemba 1930 |
Ebe ọmụmụ | Lusaka |
Ụbọchị ọnwụ ya | 18 Julaị 2017 |
Ebe ọ nwụrụ | Johannesburg |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Gabriel Ellison (1930 ruo 18 Julaị 2017) bụ Omenkà Zambia, nke a maara nke ọma maka inye aka n'ịmepụta ọkọlọtọ mba Zambia, na maka imepụta ọtụtụ stampụ Zambia site na 1960s ruo 1980s mgbe ọ bụ onye isi nke ngalaba Graphic Arts na Ministry of Information.[1]
Ndụ
dezieA mụrụ Gabriel Ellison na Lusaka, Zambia (nke bụbu Northern Rhodesia). Ọrụ mmepụta ya gụnyere mmanụ, acrylics, mmiri, tempera na ụdị atọ. Mgbe ọ na-emepụta ihe ọkpụkpụ, ọ na-eji ọla nchara resin na terracotta.
Ellison bụ onye otu Royal Society of Arts, British Display Society na Chartered Society of designers. Gọọmentị Britain na Zambia kwanyeere ya ugwu maka ọrụ ya na nka. Gọọmentị Britain nyere ya MBE na Gọọmentụ Zambia nyere ya Grand Officer of Distinguished Service.
Ellison nwụrụ mgbe ọ dị afọ Iri asatọ na asaa, na 18 Julaị 2017.[2]
Edensibia
dezie- ↑ Archived copy. Archived from the original on 2016-06-02. Retrieved on 2009-01-30.
- ↑ Gabriel Ellison, the woman who assisted in designing the national flag died this week, Lusaka Times, 21 July 2017.