Gabisile Hlumbane
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Disemba 1986 |
Ebe ọmụmụ | KwaThema |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ebe agụmakwụkwọ | University of the Free State |
onye nsonye òtù egwuregwu | South Africa women's national association football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2012 Summer Olympics |
Gabisile Hlumbane bụ nwa nwanyí South Africa na-agba bọọlụ ma na-agba egwuregwu bọọlụ dị ka onye ọnọ n'etiti. Ọ na-agbara Kovsies Ladies bọọlụ.[1] Ọ nọchitere anya otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị South Africa na 2012 London Olympics .[2]
Mmalite ọrụ
dezieA mụrụ Hlumbane na KwaThema, Gauteng . Ọ malitere ịgba bọọlụ mgbe ọ dị afọ iri na otu nyere KwaThema Ladies . Nna ya zụtara akpụkpọ ụkwụ bọọlụ ma na-ele ya ka ọ na-eme ọmụmụ egwuregwu bọọlụ mgbe niile ebe nne ya enweghị mmasị Mgbe ọ bụla ọ n'ahụ na ọ na-eme ọmụmụ egwuregwu bọọlụ.[3]
Ọrụ klọb
dezieỌ sonyeere Kovsies Ladies n'afọ 2005 mgbe ahọtachara ya di ka Nwa Gauteng Schools Sports Girl of the Year n'afọ 2004 maka inye goolu asatọ na asọmpi. Ọ bụ onye isi oche nke egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị, Nomsa Mahlangu weere ya. Na Mahadum nke Free State ọ gụrụ maka njikwa ego obodo, ọ bụkwa onye isi na onye otu Eudy Simelane nwụrụ anwụ bụ onye gụrụ ya aha otutu China maka obere anya ya. N'afọ 2011, a họtara ya ma kpọọ ya University of Free State Sportswoman of the Year, onye isi ojii mbụ rụzuru ọrụ ahụ ma họpụta ya maka Free State Sportswoman of the Year.[3]
Edensibia
dezie- ↑ SAFA. Archived from the original on 2016-12-30. Retrieved on 2022-06-03.
- ↑ thefinalball.com :: Teams.
- ↑ 3.0 3.1 Nothing found for Mobi Detail Aspx?newsid=48984&catid=1067.
Templeeti:South Africa squad 2010 African Women's ChampionshipTempleeti:South Africa women's football squad 2012 Summer Olympics