Funke Adesiyan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Olabisi Onabanjo University, New York Film Academy |
Funke Adesiyan Audio bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-enyere Aisha Buhari aka n'ihe omume ụlọ na nke mmekọrịta mmadụ na ibe ya.Listen [1][2]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieAdesiyan si Ibadan, Steeti Oyo . Ọ gara Ulo akwukwoTime and Tide International na Ibadan City academy, Saint Anne's School, na Oriwu College Ikorodu maka ụlọ akwụkwọ elementrị na post-elementary ya. O nwere nzere bachelọ na Performing Arts na Diploma na mmúta gbasara iwu na Mahadum Olabisi Onabanjo.[3] Adesiyan gụrụ gbasara ihe nkiri na nduzi ihe nkiri na Ulo mmuta ihe nkiri bu New York Film Academy .[4]
Ọrụ
dezieIme ihe nkiri
dezieAdesiyan malitere ime ihe nkiri n'afọ 2003.[3]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieN'afọ 2011, Funke Adesiyan sonyeere ndọrọ ndọrọ ọchịchị mgbe ọ ghọrọ onye nhazi ndịda ọdịda anyanwụ maka mkpọsa onye isi ala nke Ibrahim Shekarau. N'afọ 2014, ọ ghọrọ onye ntụrụndụ nke abụọ meriri ntuli aka, mgbe Desmond Elliot gasịrị.[5][6][7] O sonyere ma merie na ntuli aka afo 2015 Oyo State House of Assembly n'okpuru Parti ndoro ndoro ochichi nke People's Democratik Party.[8]
N'afọ 2019, a họpụtara Adesiyan dị ka onye na-enyere Aisha Buhari aka n'ihe omume ụlọ na nke mmekọrịta mmadụ na ibe ya.[9][10][11]
Ihe nkiri
dezie- Eti Keta
- Ọ bụ nwa e ji esi
- Ayoku Leyin
- Aparo
- Kakaaki
Onyinye na nhọpụta
dezieAfọ | Ihe nrite | Ụdị | ọrụ | Nsonaazụ | Nkwupụta |
---|---|---|---|---|---|
2010 | Ihe nrite Nollywood kacha mma | Mkpughe nke Afọ (Nwanyị) | Ayoku Leyin | Ahọpụtara | |
2011 | Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado | Eti Keta | Ahọpụtara | [12] |
Edemsibia
dezie- ↑ Funke Adesiyan bags Ooni of Ife's excellence award - Punch Newspapers. Punch Newspapers (January 31, 2020). Retrieved on August 2, 2022.
- ↑ Bada (October 17, 2019). Nollywood actress, Funke Adesiyan becomes Aisha Buhari's aide. Pulse Nigeria. Retrieved on August 5, 2022.
- ↑ 3.0 3.1 Acting doesn't pay my bills – Funke Adesiyan - Punch Newspapers. Punch Newspapers (September 11, 2016). Retrieved on August 5, 2022.
- ↑ Celebrities to boycott Tuface's protest - Nigeria and World News. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (January 29, 2017). Retrieved on August 5, 2022.
- ↑ Augoye (December 17, 2017). 10 months after blasting Buhari, Actress Funke Adesiyan dumps PDP for APC. Premium Times Nigeria. Retrieved on August 5, 2022.
- ↑ Abubakar (October 7, 2018). Actress Funke Adesiyan clinches APC ticket for Oyo assembly election. TheCable Lifestyle. Retrieved on August 5, 2022.
- ↑ Olumide (2018-10-08). Actress Funke Adesiyan Cries Out After Her APC House of Assembly Ticket Was Allegedly Given To Another (en-US). Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 2022-08-05.
- ↑ Entertainers in politics - Punch Newspapers. Punch Newspapers (May 28, 2021). Retrieved on August 5, 2022.
- ↑ Bamidele (October 17, 2019). Nollywood Actress, Funke Adesiyan Appointed As Aisha Buhari's Aide. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on August 5, 2022. Retrieved on August 5, 2022.
- ↑ "Funke Adesiyan: No Big Deal Running Late Nights", The Nation Newspaper, 2017-03-18. Retrieved on 2022-08-05. (in en-US)
- ↑ Nollywood Actress, Funke Adesiyan Appointed As Aisha Buhari's Aide (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-10-17). Archived from the original on 2023-06-16. Retrieved on 2023-02-21.
- ↑ Nse, Omotola, Genevieve, Uche for Best of Nollywood Awards. Daily Trust (September 17, 2011). Retrieved on August 8, 2022.