Frieda Lauth
Onye na-ese ihe ọkụkụ South Africa
Frieda Lauth
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Frieda |
aha ezinụlọ ya | Lauth |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1879 |
Ebe ọmụmụ | London |
Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Mee 1949 |
Ebe ọ nwụrụ | Durban |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | botanical illustrator |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Frieda Lauth (afọ 1879 London rụọ úbọchị ànó n'ọnwa Mee 1949 Durban) bụ ónyé na-ese ihe ọkụkụ nà South Africa nkè yá nà nné na nnà yá kwagara Natal na 1882. Ọ rụrụ ọrụ dị ka ónyé enyemaka nà Natal Herbarium ma bụrụ ónyé ama ámá màkà ihe osise ya nkè Medley Wood's Natal Plants . [1] Ọ gbara arụkwaghịm na 1903 mgbè ọ lụrụ Thomas Floyd, ma mesịa kụzie na botany na Durban Technical College . [2]