Freestyle Script
Freestyle Script bụ a font haziri site Martin Wait n'ime 1981. Version shírí íké nke Freestyle Script e kere n'ime 1986. Ndị nkwusa bụ Adobe, ITC ma Letraset. O nwere 4 vershion: Regular, Bold, SH Reg Alt, ma SB Reg Alt.[1]
ReferencesMèzi
- ↑ Freestyle Script Font Family. Retrieved on 14 December 2017.