Francisco Cepeda (onye na-agba ịnyịnya ígwè)

 

Francisco Cepeda (8 Machị na afọ 1906 - 14 Julaị na afọ 1935) bụ onye na-agba ịnyịnya ígwè na obodo Spain.[1] Ọ nwụrụ mgbe a na-ebugharị ya n'ụlọ ọgwụ mgbe ọ dara na Tour de France na ọdịda nke Col du Galibier.

Nsonaazụ ndị dị mkpa dezie

 

Edensibia dezie

  1. Francisco Cepeda. Cycling Archives. Retrieved on 23 March 2015.