Francesca Sanna Sulis

Francesca Sanna Sulis (1716-1810), bụ onye ọchụnta ego Itali.[1]

Ọ bụ onye chepụtara okpu silk nke ụmụ nwanyị nke a na-akpọ cambusciu.  Catherine the Great so na ndị na-azụ ahịa ya

O guzobere ụlọ ọrụ ebere na Quartucciu na Sardinia.

Ọbá akwụkwọ ọha na eze na Quartucciu, yana Museum of Women entrepreneurs (MIF) dị na Muravera ka akpọpụtala aha ya.

Edensibia dezie

  1. Ada Lai, La straordinaria storia di Francesca Sanna Sulis donna di Sardegna, 1ª ed., Cagliari, Palabanda Edizioni, 2016, ISBN 9788894130539.