Florence Dillsworth

 

FFlorence Agnes Dillsworth (1937-2000), bụ onye nkuzi Sierra Leone nke jere ozi dị ka onye isi nke St. Joseph's Convent School ma bụrụ onye isi obodo nke atọ nke Freetown, Sierra Leone.

Oge ọ malitere dezie

A mụrụ Florence Agnes Dillsworth n'aka nne na nna Sierra Leone Creole, Wilmot Aloysius Dillsoworth (1908-1985), onye odeakwụkwọ obodo Freetown, na Jeanne Dillsworth, nke a mụrụ Peacourt. Florence Dillsworth gara St. Joseph's Convent School na Freetown, Sierra Leone ma mesịa gụọ akwụkwọ na England.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

A họpụtara Florence Dillsworth dị ka nwanyị nke atọ bụ onyeisi obodo Freetown na Freetown City Council.

Ọnwụ dezie

Dillsworth nwụrụ na afọ pụkụ abụọ na Freetown, Sierra Leone, ma lie ya na Ascension Town Cemetery.

Ebenside dezie