First Island Montessori School

E hiwere First Island Montessori School (FIMS) nke a makwaara dị ka "First Island", n'afọ 2014 iji nye usoro mmụta Britain na ọnọdụ Montessori na Lagos, Nigeria. Ọ bụ ụlọ ọrụ agụmakwụkwọ mba dị iche iche, M, M & M Educational Firm, na-achịkwa ya, dị ka alaka nke First Island Schools.

First Island Montessori School (FIMS)
Address
First Island Close, Opposite Mayfair Gardens




Ibeju-Lekki
,



Information
School type International - British Curriculum
Motto Skills for life
Head of school Peace Nwobudu Ideozu B.Ed
Gender Mixed
Houses 2
Color(s) Blue & Grey
Website First Island Montessori School (FIMS) - Official Website
First Island Montessori School
ụlọ akwukwọ
A gụrụ ahaMaria Montessori Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaIbeju-Lekki Dezie
webụsaịtịhttp://www.fischools.info Dezie

Ụlọ akwụkwọ ahụ bụ ụlọ akwụkwọ mba ụwa maka ụmụaka dị afọ onwa iri abuo na ano ruo afọ iri na otu. Onye isi ụlọ akwụkwọ ya ugbu a bụ Peace Nwobudu Ideozu B.Ed