Firdousi Begum
Firdousi Begum bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India. Na 2011, 2016 na 2021, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omebe iwu nke Sonarpur Uttar Vidhan Sabha na ọgbakọ omebe iwu West Bengal.
Firdousi Begum | |
---|---|
ফিরদৌসী বেগম | |
MLA of Sonarpur Uttar Vidhan Sabha Constituency | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
Constituency | Sonarpur Uttar Vidhan Sabha Constituency |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
In office Àtụ:En dash range | |
Preceded by | Constituency Established |
North Kumrakhali, Narendrapur, Kolkata, 700103 | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
Personal details | |
Born | Kolkata, West Bengal, India |
Political party | All India Trinamool Congress |
Spouse(s) | Nazrul Ali Mondal |
Children | Tanweer Mondal |
Residence | North Kumrakhali, Narendrapur, Kolkata, 700103 |
Firdousi Begum (amuru 2 February 1975) bu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress [AITC]. Ugbu a ọ bụ odeakwụkwọ nzuko omeiwu nke ngalaba panchayats na mmepe ime obodo kemgbe 3 Jenụwarị 2014.
Ọ sonyeere All India Trinamool Congress dị ka nwanyị Councillor nke Rajpur-Sonarpur Municipality na June, 2004.
Ọ bụ osote onye isi oche nke Rajpur-Sonarpur Municipality site na 2009 ruo 2013.
Ọ bụkwa nwanyị mbụ so na Nzukọ Ndị Omeiwu kemgbe Mee, 2011 nke Sonarpur Constituency.
Ọ bụkwa onye otu kọmitii na-eme atụmatụ distrikti nke ndịda 24 parganas na onye otu kọmiitii na-adịgide adịgide nke ihe ùgwù na ego, mmepe na atụmatụ.