Fidelis Okoro
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 4th National Assembly, Nigerian senators of the 5th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Fidelis |
Ebe ọmụmụ | Enugwu Steti |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party, Alliance for Democracy |
Fidelis C. Okoro bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ onye Senator nwere nye ndi Enugu North Senatorial District nke Enugu State na mmalite nke Republic nke anọ nke Naijiria, ọ bu onye otu ndi Alliance for Democracy (AD). Ọ malitere ọrụ dị ka senator na ubochi ịrị abụo na itoolu na ọnwa Mee n'afọ otu puku na narị itoolu na iri itoolu na itoolu [1]
Mgbe ọ nọsịrị n'oche ya na Senate na June n'afọ otu puku na narị itoolu na iri itoolu na itoolu , a họpụtara Okoro na kọmitii na Senate Services, Industries (onye isi oche), Police Affairs, Agriculture na Niger Delta.[2] Ọ gbanwere otu ndọrọ ndọrọ chichi ono bu Alliance ka obuzieru People's Democratic Party (PDP) wee bụrụ onye na-akwado Gọvanọ Chimaroke Nnamani.[3] N'ọnwa Disemba n'afọ puku abụọ na otu , Chief Mike Ejinima, onye na-achọ ibu gọvanọ, tinyere Nnamani, Ike Ekweremadu na David Atigwe, onye otu Enugu State House of Assembly.[4] A họpụtara ya ọzọ n'ọnwa Eprel n'afọ puku abụọ na atọ na tiketi PDP.[5]
Ihe nlereanya
dezie- ↑ Federal Republic Of Nigeria Legislative Election Of 20 February And 7 March 1999. Psephos. Retrieved on 2010-06-23.
- ↑ Congressional Committees. Nigeria Congress. Archived from the original on 2009-11-18. Retrieved on 2010-06-23.
- ↑ Joseph Ushigiale (2003-05-21). National Assembly Leadership: Who Will the Caps Fit?. ThisDay. Archived from the original on 2004-12-28. Retrieved on 2010-06-23.
- ↑ Aspirant Sues Nnamani, Others. ThisDay (2001-12-30). Archived from the original on 2005-12-03. Retrieved on 2010-06-23.
- ↑ Senators. Dawodu. Retrieved on 2010-06-23.
Templeeti:Nigerian Senators of the 4th National AssemblyTempleeti:Nigerian Senators of the 5th National Assembly