Femi paradox
Fermi paradox bụ diskrepansi sitere adịghị nke kọnklusiv evidens nke advansd ndụ extraterrestrial na apparent nnukwu laiklihood ne ọ dị.[1][2] Ka etụ otu 2015 ihuakwụkwọ sị tinyere ya, "Ọ bụrụ ne ndụ dị mfe etụ a, onye ọzọ sitere ebe ọzọ ga bia ga kudo anyi ni ugbu a.
Aha Italian-Amerikan fizicist Enriko Femi dị assoshieted wit paradox a maka otu kazual kọnvazeshon ni sọmma nke 1950 wit fello fizicists Edward Teller, Herbert York, na Emil Konopinski. Mgbe fa ne ga ije ga ru nri lọnch, ndị nwoke a kú okwu gbasara akụkọ UFO ọhụrụ na pọssibiliti nke njem ka-ukpe-dị-ngwangwa. Kọnvazeshon fa bia ga banye tọpiks ndị ọzọ, until mgbe fa ne ri nri lọnch Femi e ku pụta, "Mana ebe ka mmadụ niile di?" (Mana exakt quótú ahụ dị uncetaen).
Lèe ọzọ
dezieNdetu
dezieEdensibia
dezie- ↑ Woodward, Avlin. "Onye mmeri nke Nobel praiz afọ nke a ni fiziks dị kọnvinsd anyị ga ditekt ndụ elian ni afọ otu narị (100). Ebe a di ihe ịrị na atọ (13) gbasara ihe mere anyị a dịka e nwe kọntakt.", Insider Inc, September 21, 2019.
- ↑ Krauthammer, Charles. "Ọ anyị sọọsọ dị ni Univas?", December 29, 2011.
Ọgụgụ ganihu
dezie- Rebecca Boyle and Quanta Magazine (March 10, 2019). Moving Stars Might Speed the Spread of Alien Life. The Atlantic.
- Ćirković, Milan [1] Àtụ:Webarchive Why we downplay Fermi's paradox. Nautilus
- Ćirković, Milan The Great Silence: Science and Philosophy of Fermi's Paradox The Great Silence Oxford University Press
- Crowe, Michael J. (2008). The Extraterrestrial Life Debate, Antiquity to 1915. University of Notre Dame Press. ISBN 978-0-268-02368-3.
- Forgan, Duncan H. (2019). Solving Fermi's Paradox. Cambridge University Press. ISBN 9781107163652.
- Michaud, Michael (2006). Contact with Alien Civilizations: Our Hopes and Fears about Encountering Extraterrestrials. Copernicus Books. ISBN 978-0-387-28598-6.
- (1995) Extraterrestrials: Where Are They?. Cambridge University Press. ISBN 978-0-521-44803-1.
Link pụrụ ezi
dezie- Kestenbaum, David. "Three people grapple with the question, 'Are we alone?'", This American Life radio show, hosted by Ira Glass. This episode's first 22 minutes discusses the Fermi Paradox. See also the show's May 19, 2017 transcript.
- Overcome the Great Silence, Translation of the documentary.
- The Fermi Paradox — Where Are All The Aliens? (2015), Kurzgesagt – In a Nutshell
- Webb, Stephen (video; 13:09): Where Are All The Aliens? (TED talk – 2018) (transcript)
- Àtụ:YouTube (TED Talk – 2018)
Àtụ:Astrobiology Àtụ:Extraterrestrial life Àtụ:Interstellar messages Àtụ:Subject bar