Felizarda Jorge
Felizarda Jorge
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Angola |
aha ezinụlọ ya | Jorge |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Febụwarị 1985 |
Ebe ọmụmụ | Luanda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Portuguese |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2002 |
onye nsonye òtù egwuregwu | C.D. Maculusso |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Felizarda da Conceição Jorge (amụrụ na Febụwarị 23, 1985) bụ onye Angola na-egwu egwuregwu basketball.[1] Na 2012 Summer Olympics, ọ sonyere n'òtù egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Angola na ihe omume ụmụ nwanyị. Ọ dị fiit asaa na sentimita asatọ n'ogologo.
Ebensidee
dezie- ↑ Felizarda Jorge. London2012.com. The London Organising Committee of the Olympic Games and Paralympic Games Limited. Archived from the original on 2 September 2012. Retrieved on 12 September 2012.
Njikọ mpụga
dezieTempleeti:G.D. Interclube Women's BasketballTempleeti:G.D. Interclube Africa Clubs Champions Cup for Women 2013