Felix Femi Ajakaye
Ụkọ Katọlik nke Naijiria
Felix Femi Ajakaye
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Felix |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Mee 1962 |
Ebe ọmụmụ | Ibadan |
ọrụ ọ na-arụ | Catholic priest, Catholic bishop |
Ọkwá o ji | diocesan bishop, coadjutor bishop |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholic Church |
consecrator | Michael Patrick Olatunji Fagun, Francis Folorunsho Clement Alonge, Alfred Adewale Martins |
Felix Femi Ajakaye bụ onye ụkọchukwu Katọlik nke Naijiria.
Ndụ
dezieA mụrụ Ajakaye na 25 Mee 1962 na Ibadan. A họpụtara ya ka ọ bụrụ ụkọchukwu nke Diocese nke Ekiti na 12 Julaị 2008 ma mee ya bishọp nke diocese na 17 Eprel 2010.[1][2][3] Ọ zọpụtara ndị Kraịst site n'aka ndị chọrọ ịgbụ ha na Barkin Ladi.[4]
Ọrụ
dezie- Beyond Ideas (Y Books, Ibadan; 2016),[5]
Edensibia
dezie- ↑ Diocese of Ekiti, Nigeria. GCatholic. Retrieved on 2020-10-05.
- ↑ AFRICA/NIGERIA - Coadjutor Bishop of Ekiti appointed - Agenzia Fides. www.fides.org. Retrieved on 2020-10-05.
- ↑ Bishop Felix Femi Ajakaye [Catholic-Hierarchy]. www.catholic-hierarchy.org. Retrieved on 2020-10-05.
- ↑ President berates universities for monetising honorary awards. University World News. Retrieved on 2020-10-05.
- ↑ In Beyond Ideas, Ajakaye’s offers divine springboard for success (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2018-06-08). Archived from the original on 2020-10-09. Retrieved on 2020-10-05.
Njikọ mpụga
dezie- Ọnọdụ nke Mba; Nchegbu Onye ụkọchukwu 2018