Febụwarị 2010 Bọmbụ a tụrụ ụlọ alakụba Khyber
Templeeti:Pakistan terrorist attacksMgbukpọ nke ụlọ alakụba Khyber na Febụwarị 2010 mere n'otu ụlọ alakụla dị n'obodo Dars na Tirah Valley nke Khyber Agency na Pakistan na 18 Febụwarụ 2010. O dikaria mmadu 30 bu ihe nwuru nakwa mmadu 70 meruru ahu
Mwakpo
dezieMgbawa ahụ mere n'otu ụlọ alakụba nke ndị otu agha a machibidoro iwu Lashkar-e-Islam ji mee ihe. Bọmbụ ahụ yiri ka ọ bụ onye ndú nke otu ndị Taliban na-akwado ya ma mee n'akụkụ ahịa na-ere Hashish.
Ihe si na ya pụta
deziePraịm Minista Pakistan bụ Yousaf Raza Gilani katọrọ mgbawa ahụ. A na-eche na bọmbụ ahụ bụ n'ihi esemokwu dị n'etiti ndị agha na-emegide ibe ha.