Fatoumata Sanou
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMali Dezie
Aha enyereFatoumata Dezie
aha ezinụlọ yaSanou Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Jụn 2004 Dezie
Ebe ọmụmụBamako Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheihe nche Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Fatoumata Sanou (amụrụ ya na onwa Juun abali iri ato, n’afo 2004) bụ onye na-Ayu bọọlụ basketball nke na-egwuregwu maka otu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Mali na USFAS Bamako (Mali-league 1 women's team).[1][2][3][4]

Ndị otu Mba Mali dezie

Fatoumata nọchitere anya otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Mali n’afo 2021 n'oge Mali U19 megide Japan U19 na iko ụwa ụmụ nwanyị U19 . [3]Ọ bụ otu n'ime ndị otu ndị ntorobịa nke mba ahụ na-atu 2022 FIBA U18 African Women's Championship n’ afo 2023 FIBA U19 women's basketball world cup. A kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye otu ndị isi mba n’afo 2023 n'oge FIBA AfroBasket nke afo 2023 . [5]

Edensibia dezie

  1. Eurobasket. Fatoumata Sanou, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-03-29.
  2. Fatoumata Sanou stats | Sofascore. www.sofascore.com. Retrieved on 2024-03-29.
  3. 3.0 3.1 Proballers. Fatoumata Sanou, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2024-03-29. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  4. Fatoumata SANOU at the FIBA Women's AfroBasket 2023 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-29.
  5. Fatoumata Sanou - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-29.