Fatima Bashir
Fatima Bashir
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jenụwarị 1995 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | judoka |
ụdị egwuregwu | judo |
Fatima Bashir (amụrụ na 8 Jenụwari, afọ 1995) bụ Naijiria judoka onye zọrọ mpi nke ụmụ nwanyị na udi. O ritere ọla nchara n’egwuregwu mba Afrịka nke 2015 n’arọ iri anọ na asatọ. [1] [2]
Ọrụ egwuregwu
dezieFatima Bashir nwetara ọla nchara n’ihe omume ụmụ nwanyị arọ iri anọ na asatọ na Egwuregwu Afrịka 2015 niile emere na Brazzaville, Republic of the Congo . [3]