Fati Abubakar
Onye na-ese foto Naijiria
Fati Abubakar
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Abubakar |
Ebe ọmụmụ | Maiduguri |
Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Hausa |
ọrụ ọ na-arụ | osee foto, nurse, humanitarian, onye nta akụkọ |
Fati Abubakar bụ onye Naijiria na- agbasa ozi site na foto na idekọ kwa foto.
Fati Abubakar
| |
---|---|
Obodo | Naijiria |
Ọrụ | Onye na-ese foto |
Ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Abubakar ma zụlite kwa ya na Maiduguri, nke Nigeria. [1] [2]
Ebipụtala ọrụ ya na New York Times, CNN Afrịka BBC na Voice of America . [3] Ọ na-arụ ọrụ n'ụzọ bụ isi n'ịdekọ ihe ọjọọ dị na Borno, gụnyere ọgụ Boko Haram . O nwere oru ngo a na-akpo Bits of Borno. [3] [4] [5]
Ndemsibia
dezie- ↑ Fati Abubakar. africasacountry.com. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ (26 October 2016) "'She has been our family's lifeline'". Nursing Standard 31 (9): 65. DOI:10.7748/ns.31.9.65.s48. ISSN 0029-6570. PMID 27787168.
- ↑ 3.0 3.1 LagosPhoto | International art festival of photography in Nigeria. LagosPhoto. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ About. Bits of Borno. Archived from the original on 11 November 2020. Retrieved on 20 April 2019.
- ↑ Women in war zones: Shooting the frontline when you're not a middle class man. Huck Magazine (19 October 2018). Retrieved on 20 April 2019.