Farida Hasan
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Bangladesh Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịBangladesh Nationalist Party Dezie
mba/obodoBangladesh Dezie

Farida Hasan bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba Bangladesh na onye otu nzuko omeiwu sitere na oche ụmụ nwanyị echekwara.

Ọrụ

dezie

A họpụtara Hasan ka ọ bụrụ nzuko omeiwu site n'oche echekwara dị ka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bangladesh Nationalist Party na 1991. [1]

Ntụaka

dezie
  1. List of 5th Jatiya Sangshad members. Jatiya Sangshad. Government of Bangladesh. Archived from the original on 17 September 2018. Retrieved on 3 December 2020.