Fantahun Seifu
Fantahun Seifu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Febụwarị 1948 |
Ebe ọmụmụ | Minjarna Shenkora |
ọrụ ọ na-arụ | boxer |
ụdị egwuregwu | boxing |
so na | 1968 Summer Olympics |
Fantahun Seifu ([1]amuru 20 Febrụwarị 1948) bu onye ọkpọ Etiopia . Ọ gbara n'ahọmpi nku ụmụ nwoke na 1968 Summer Olympics . [1] N'siri Olimpik Summer 1968 ọ meri Teogenes Pelegrino nke Philippines.
Edensibia
dezieNjikọ mpụga
dezie- Fantahun Seifu at Olympedia