Faith Keza

Onye nka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwandan, onye isi oche nke Irembo Ltd, onye isi oche na Rwanda Development Board (RDB) na onye isi oche na Central Bank of Rwanda.
Faith Keza
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Faith Keza bụ CEO nke Irembo Ltd, Board Member na Rwanda Development Board (RDB) na Board Member na Central Bank of Rwanda . [1] [2] [3] Ọ rụrụ ọrụ mbụ na Silicon Valley, California dị ka onye Injinia Software na Google, Delpix na Oracle . [4] [5]

Agụmakwụkwọ

dezie

Na 2007, na 15 afọ, Keza sonyeere Gordonstoun Boarding School na Moray, Scotland . [6] Ọ nwetara nzere bachelọ sayensị na injinịa eletriki na sayensị kọmputa. [4]

Ntụaka

dezie

na Silicon Valley, California dị ka

  1. Faith Keza is leading Irembo to fully digitise Rwanda (en-US). TechCabal (2021-07-01). Retrieved on 2021-11-16.
  2. Faith Keza takes charge at RwandaOnline (en). The New Times | Rwanda (2018-07-23). Retrieved on 2021-11-16.
  3. Serivisi za mbere 22 zitangwa na Irembo zimuriwe ku rubuga ruvuguruye ruzorohereza abaturage (en-US). www.minict.gov.rw. Retrieved on 2021-11-16.
  4. 4.0 4.1 Faith Keza (de). www.tea-after-twelve.com. Retrieved on 2021-11-16."Faith Keza". www.tea-after-twelve.com (in German). Retrieved 2021-11-16. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  5. BNR-National Bank of Rwanda: Details. www.bnr.rw. Retrieved on 2021-11-16.
  6. "Rwandans join Gordonstoun ranks", 2007-11-19. Retrieved on 2021-11-16. (in en-GB)