Fadumo Ahmed Alin

Fadumo Ahmed Alin bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Somalia nke jere ozi dị ka onye enyemaka (onye osote) minista nke agụmakwụkwọ n'etiti afọ 1974 na afọ 1982.[1] Alin, onye nkuzi site na ọrụ, bụ nwanyị mbụ a họpụtara na kansụl Somalia, na nwanyị mbụ minista na Somalia. Na Septemba 5 ruo 6 nke afọ 1993, ọ sonyere na ọmụmụ ihe gbasara udo na esemokwu na obodo Hargeisa.

Ebenside

dezie
  1. Somalia Ministers. www.guide2womenleaders.com.