Faaji FM
Faaji FM
Oge/afọ mmalite | 1 Disemba 2012 |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
ebe | Lagos |
Nwe ya | Raymond Dokpesi |
webụsaịtị | http://faajiradio.fm/index.html |
Faaji FM bụ ụlọ ọrụ redio Naijiria. Ọ bụ Daar Communications, ụlọ ọrụ nkwukọrịta nke Raymond Dokpesi guzobere, nwe ya. Faaji FM malitere izipu ozi zuru oke na Disemba 1, afọ 2012, na onye isi ọrụ redio Daar Communications, Kenny Ogungbe na-amalite izipu ozi ahụ.[1][2][3]
Hụkwa
dezieAgidigbo Fm 88.7, Ibadan
Edensibia
dezie- ↑ Faaji FM marks 3rd anniversary. TheNetng. Retrieved on July 10, 2017.
- ↑ Faaji Fm radio presenter attacked Over ‘affair’ with housewife. KemiFilani.com. Retrieved on July 10, 2017.
- ↑ Faaji 106.5 FM launches new Mobile APP. amm.com.ng. Retrieved on July 10, 2017.