FKi 1st
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Aha ọmụmụ | Trocon Roberts |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, disc jockey |
ebe agụmakwụkwọ | Full Sail University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
ụdị | dance music |
akara ndekọ | Mad Decent |
webụsaịtị | http://fki1st.com/ |
Trocon Markous Roberts, Jr., nke a maara nke ọma site na aha egwu ya FKi 1st, 1$T ma ọ bụ 1st Down, bụ ónyé America na-eti egwu, onye na-agụ egwu, ónyé édémédé egwu, DJ, na onye na-emepụta ihe ndekọ si Atlanta, Georgia.[1][2] Ọ bụ ónyé otu mmepụta na ide egwu FKi.
Mmepụta nke FKi 1st enwetala 20 Gold na Platinum ndekọ, gụnyere Iggy Azalea's "Work", Travis Porter's "Make It Rain", "Bring It Back" na "Ayy Ladies", "Watch Out" nke 2 Chainz, na "Pick It Up" nkè Famous Dex gosipụtara ASAP Rocky. O sokwa dee 5 × platinum single "White Iverson" nkè Post Malone.
N'afọ 2016, FKi 1st wepụtara EP nkè ya, First Time For Everything, na Mad Decent ma soro Fetty Wap, Post Malone, Justin Bieber, Diplo, na ndị ọzọ gaa njem. Ọ bụkwa onye isi mmepụta nkè Post Malone's debut album, Stoney (2016), nke mechara gaa 3 × platinum.
Edensibia
dezie- ↑ BMI | Repertoire Search. repertoire.bmi.com.
- ↑ Premiere: 1$T Stunts in Japan With "Tokyo Freestyle". Complex. Archived from the original on 2022-03-17. Retrieved on 2022-07-04.